Ọpụpụ 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị Izrel nọ na-asị ha: “Ọ gaara akara anyị mma ma a sị na Jehova ji aka ya gbuo anyị n’Ijipt mgbe anyị nọ ọdụ n’akụkụ ite anụ,+ mgbe anyị nọ na-eriju nri afọ. Ugbu a unu akpọpụtala anyị, kpọta anyị n’ala ịkpa a ka ụnwụ gbuo ọgbakọ a niile.”+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:3 Ụlọ Nche,7/15/2006, p. 153/15/1993, p. 20-21
3 Ndị Izrel nọ na-asị ha: “Ọ gaara akara anyị mma ma a sị na Jehova ji aka ya gbuo anyị n’Ijipt mgbe anyị nọ ọdụ n’akụkụ ite anụ,+ mgbe anyị nọ na-eriju nri afọ. Ugbu a unu akpọpụtala anyị, kpọta anyị n’ala ịkpa a ka ụnwụ gbuo ọgbakọ a niile.”+