Ọpụpụ 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe igirigi ahụ kọrọ, e nwere iberibe ihe dị mụrụmụrụ juru n’ala ịkpa ahụ.+ Ha dị mụrụmụrụ ka mkpụrụ mmiri n’ala.
14 Mgbe igirigi ahụ kọrọ, e nwere iberibe ihe dị mụrụmụrụ juru n’ala ịkpa ahụ.+ Ha dị mụrụmụrụ ka mkpụrụ mmiri n’ala.