Ọpụpụ 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka oge na-aga, igirigi ahụ kusara, ma, lee, e nwere n’ala ịkpa ahụ iberibe ihe dị imurimu imurimu,+ nke dị imurimu dị ka mkpụrụ mmiri+ n’elu ala.
14 Ka oge na-aga, igirigi ahụ kusara, ma, lee, e nwere n’ala ịkpa ahụ iberibe ihe dị imurimu imurimu,+ nke dị imurimu dị ka mkpụrụ mmiri+ n’elu ala.