Ọpụpụ 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mosis kọọrọ nna nwunye ya ihe niile Jehova mere Fero na ndị Ijipt n’ihi ndị Izrel,+ nsogbu niile bịaara ha n’ụzọ,+ nakwa otú Jehova si napụta ha.
8 Mosis kọọrọ nna nwunye ya ihe niile Jehova mere Fero na ndị Ijipt n’ihi ndị Izrel,+ nsogbu niile bịaara ha n’ụzọ,+ nakwa otú Jehova si napụta ha.