-
Ọpụpụ 18:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Jetro sịziri: “Ka otuto dịrị Jehova, onye napụtara unu n’aka Fero nakwa n’Ijipt, onye napụtakwara ndị Izrel n’aka ndị Ijipt ndị na-echi ha ọnụ n’ala.
-