Ọpụpụ 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi ya, Jetro sịrị: “Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye napụtara unu n’aka Ijipt nakwa n’aka Fero, onye napụtakwara ụmụ Izrel n’aka Ijipt.+
10 N’ihi ya, Jetro sịrị: “Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye napụtara unu n’aka Ijipt nakwa n’aka Fero, onye napụtakwara ụmụ Izrel n’aka Ijipt.+