-
Ọpụpụ 18:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Jetro, nna nwunye Mosis, wee wetara Chineke àjà a na-esu ọkụ na àjà ndị ọzọ. Erọn na ndị okenye niile nke Izrel bịakwara soro nna nwunye Mosis rie ihe n’ihu ezi Chineke.
-