Ọpụpụ 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jetro, nna nwunye Mozis, chụụrụ Chineke àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị;+ Erọn na ndị okenye niile nke Izrel bịara soro nna nwunye Mozis rie ihe, n’ihu ezi Chineke.+
12 Jetro, nna nwunye Mozis, chụụrụ Chineke àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị;+ Erọn na ndị okenye niile nke Izrel bịara soro nna nwunye Mozis rie ihe, n’ihu ezi Chineke.+