-
Ọpụpụ 18:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Mgbe nna nwunye Mosis hụrụ ihe niile ọ nọ na-emere ha, ọ sịrị ya: “Gịnị bụ ihe a ị na-emere ndị a? Gịnị mere o ji bụrụ naanị gị nọ ọdụ n’ebe a, mmadụ niile eguzoro n’ihu gị malite n’ụtụtụ ruo ná mgbede?”
-