-
Ọpụpụ 18:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Nna nwunye Mozis wee hụ ihe niile ọ nọ na-emere ha. O wee sị: “Ihe a ị na-emere ndị a bụ gịnị? Gịnị mere naanị gị ji nọdụ ọdụ, mmadụ niile eguzoro n’ihu gị malite n’ụtụtụ ruo ná mgbede?”
-