Ọpụpụ 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ị ga na-akụziri ha ntụziaka na iwu dị iche iche,+ na-emekwa ka ha mara otú ha ga-esi na-ebi ndụ nakwa ihe ndị ha ga na-eme.
20 Ị ga na-akụziri ha ntụziaka na iwu dị iche iche,+ na-emekwa ka ha mara otú ha ga-esi na-ebi ndụ nakwa ihe ndị ha ga na-eme.