Ọpụpụ 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị ga na-adọ ha aka ná ntị banyere ihe ndị bụ́ ụkpụrụ na iwu e nyere,+ ị ga-emekwa ka ha mara ụzọ ha ga na-eje ije na ya na ọrụ ha ga na-arụ.+
20 Ị ga na-adọ ha aka ná ntị banyere ihe ndị bụ́ ụkpụrụ na iwu e nyere,+ ị ga-emekwa ka ha mara ụzọ ha ga na-eje ije na ya na ọrụ ha ga na-arụ.+