-
Ọpụpụ 25:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe anọ dị okirikiri ga-adị na ya ma kwụnye ha n’elu ebe ụkwụ ya anọ ga-adị. Abụọ ga-adị n’otu akụkụ ya, abụọ adịrị n’akụkụ ya nke ọzọ.
-