Ọpụpụ 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe anọ yiri mgbaaka maka ya ma rụnye ha n’elu ụkwụ ya anọ, abụọ ga-adị n’otu akụkụ ya, abụọ adịrị n’akụkụ ya nke ọzọ.+
12 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe anọ yiri mgbaaka maka ya ma rụnye ha n’elu ụkwụ ya anọ, abụọ ga-adị n’otu akụkụ ya, abụọ adịrị n’akụkụ ya nke ọzọ.+