Ọpụpụ 25:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Cherob ndị ahụ ga-achịli nku ha abụọ elu, sachie okwuchi igbe ahụ,+ ha ga-echekwa ibe ha ihu. Ihu cherob ndị ahụ ga-ekpudo n’okwuchi igbe ahụ.
20 Cherob ndị ahụ ga-achịli nku ha abụọ elu, sachie okwuchi igbe ahụ,+ ha ga-echekwa ibe ha ihu. Ihu cherob ndị ahụ ga-ekpudo n’okwuchi igbe ahụ.