Ọpụpụ 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Cherọb ndị ahụ ga-achịli nku ha abụọ elu, nku ha ga-asachi ihe mkpuchi ahụ, otu ga-eche ibe ya ihu.+ Ihu cherọb ndị ahụ ga-ekpudokwa n’ihe mkpuchi ahụ.
20 Cherọb ndị ahụ ga-achịli nku ha abụọ elu, nku ha ga-asachi ihe mkpuchi ahụ, otu ga-eche ibe ya ihu.+ Ihu cherọb ndị ahụ ga-ekpudokwa n’ihe mkpuchi ahụ.