Ọpụpụ 26:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Nke ọ bụla n’ime ákwà ụlọikwuu ndị ahụ ga-adị kubit* iri abụọ na asatọ n’ogologo na kubit anọ n’obosara. Ákwà ụlọikwuu niile ahụ ga-aha.+
2 Nke ọ bụla n’ime ákwà ụlọikwuu ndị ahụ ga-adị kubit* iri abụọ na asatọ n’ogologo na kubit anọ n’obosara. Ákwà ụlọikwuu niile ahụ ga-aha.+