Ọpụpụ 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ákwà ụlọikwuu nke ọ bụla ga-adị kubit iri abụọ na asatọ n’ogologo, ákwà ụlọikwuu nke ọ bụla ga-adịkwa kubit anọ n’obosara. Ákwà ụlọikwuu niile ahụ ga-aha nhata.+
2 Ákwà ụlọikwuu nke ọ bụla ga-adị kubit iri abụọ na asatọ n’ogologo, ákwà ụlọikwuu nke ọ bụla ga-adịkwa kubit anọ n’obosara. Ákwà ụlọikwuu niile ahụ ga-aha nhata.+