-
Ọpụpụ 26:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ị ga-adụnye oghere iri ise n’otu ákwà ụlọikwuu, dụnyekwa oghere iri ise n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu nke ọzọ ka ha chee ibe ha ihu n’ebe a ga-ejikọta ha.
-