Ọpụpụ 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-adụnye anya nko iri ise n’otu ákwà ụlọikwuu, dụnyekwa anya nko iri ise n’isi isi ákwà ụlọikwuu nke dị n’ebe a ga-ejikọta ya na ákwà ụlọikwuu nke ọzọ, anya nko ndị ahụ ga-eche ibe ha ihu.+
5 Ị ga-adụnye anya nko iri ise n’otu ákwà ụlọikwuu, dụnyekwa anya nko iri ise n’isi isi ákwà ụlọikwuu nke dị n’ebe a ga-ejikọta ya na ákwà ụlọikwuu nke ọzọ, anya nko ndị ahụ ga-eche ibe ha ihu.+