-
Ọpụpụ 26:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ị ga-adụnyekwa oghere iri ise n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu ndị ahụ a dụkọtara ọnụ, n’ákwà nke ikpeazụ ya, dụnyekwa oghere iri ise n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu nke ọzọ n’ebe a ga-ejikọta ya na nke ọzọ.
-