-
Ọpụpụ 26:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 Ị ga-adụnyekwa anya nko iri ise n’ọnụ ọnụ otu ákwà ụlọikwuu, nke dị ná mpụta n’ime ákwà ndị ahụ a dụkọtara ọnụ, dụnyekwa anya nko iri ise n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu nke dị n’ebe a ga-ejikọta ya na nke ọzọ.
-