-
Ọpụpụ 26:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 rụọkwa okporo osisi ise maka frem ndị ga-adị n’akụkụ nke ọzọ nke ụlọikwuu ahụ nakwa okporo osisi ise maka frem ndị ga-adị n’akụkụ ebe ọdịda anyanwụ ụlọikwuu ahụ, n’ebe azụ ya.
-