Ọpụpụ 26:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 nakwa osisi ntụhie ise maka awara osisi ndị dị n’akụkụ nke ọzọ nke ụlọikwuu ahụ nakwa osisi ntụhie ise maka awara osisi ndị dị n’akụkụ ụlọikwuu ahụ maka ebe azụ ya nke ga-eche ihu n’ebe ọdịda anyanwụ.+
27 nakwa osisi ntụhie ise maka awara osisi ndị dị n’akụkụ nke ọzọ nke ụlọikwuu ahụ nakwa osisi ntụhie ise maka awara osisi ndị dị n’akụkụ ụlọikwuu ahụ maka ebe azụ ya nke ga-eche ihu n’ebe ọdịda anyanwụ.+