Ọpụpụ 27:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ogige ahụ ga-adị otu narị (100) kubit n’ogologo,+ kubit iri ise n’obosara, na kubit ise n’ịdị elu. A ga-eji ezigbo ákwà linin a kpara akpa rụọ ya, ọ ga-enwekwa ntọala ndị nwere oghere e ji ọla kọpa rụọ.
18 Ogige ahụ ga-adị otu narị (100) kubit n’ogologo,+ kubit iri ise n’obosara, na kubit ise n’ịdị elu. A ga-eji ezigbo ákwà linin a kpara akpa rụọ ya, ọ ga-enwekwa ntọala ndị nwere oghere e ji ọla kọpa rụọ.