Ọpụpụ 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ogige ahụ ga-adị otu narị kubit n’ogologo, kubit iri ise n’obosara+ nakwa kubit ise n’ịdị elu, nke a ga-eji ezigbo ákwà linin e kwere ekwe rụọ, a ga-ejikwa ọla kọpa rụọ ntọala ha ndị nwere oghere.
18 Ogige ahụ ga-adị otu narị kubit n’ogologo, kubit iri ise n’obosara+ nakwa kubit ise n’ịdị elu, nke a ga-eji ezigbo ákwà linin e kwere ekwe rụọ, a ga-ejikwa ọla kọpa rụọ ntọala ha ndị nwere oghere.