Ọpụpụ 29:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ị ga-eke Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ákwà ndị ahụ a na-eke n’úkwù, keekwa ha ákwà isi ndị ahụ n’isi. Ọ bụ ha ga na-abụ ndị nchụàjà, ihe a bụkwa iwu ga-adịgide adịgide.+ Ọ bụ otú a ka ị ga-esi eme ka Erọn na ụmụ ya ndị nwoke bụrụ ndị nchụàjà.+
9 Ị ga-eke Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ákwà ndị ahụ a na-eke n’úkwù, keekwa ha ákwà isi ndị ahụ n’isi. Ọ bụ ha ga na-abụ ndị nchụàjà, ihe a bụkwa iwu ga-adịgide adịgide.+ Ọ bụ otú a ka ị ga-esi eme ka Erọn na ụmụ ya ndị nwoke bụrụ ndị nchụàjà.+