Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 28:1-3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 “Ị ga-esi ná ndị Izrel kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị nwoke, ka ha bụrụ ndị nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ ya na Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.+ 2 Ị ga-akpara Erọn nwanne gị uwe nsọ ndị ga-achọ ya mma ma mee ka o nwee ùgwù.+ 3 Ị ga-agwa ndị niile nwere nkà,* ya bụ, ndị m nyere amamihe,*+ okwu. Ha ga-akpara Erọn uwe ndị ga-egosi na e doola ya nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.

  • Ọpụpụ 28:40
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 40 “Ị ga-emere ụmụ Erọn ndị nwoke uwe mwụda, ákwà a na-eke n’úkwù, na ákwà isi,+ bụ́ ndị ga-achọ ha mma ma mee ka ha nwee ùgwù.+

  • Ọpụpụ 28:43
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 43 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eyi ha mgbe ha na-abata n’ụlọikwuu nzute ma ọ bụ mgbe ha na-abịa n’ebe ịchụàjà ka ha jee ozi n’ebe nsọ, ka ikpe ghara ịma ha, ha ewee nwụọ. Ọ bụ iwu ya na ụmụ* ya ndị ga-anọchi ya ga na-edebe mgbe niile.

  • Ọpụpụ 40:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ị ga-ete ha mmanụ otú i tere nna ha mmanụ,+ ka ha wee bụrụ ndị nchụàjà m. Mmanụ ị ga-ete ha ga-eme ka ha bụrụ ndị nchụàjà ga na-ejere m ozi mgbe niile n’ọgbọ ha niile.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya