Ọpụpụ 29:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Kpụtakwa otu n’ime ebule ndị ahụ. Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-ebikwasị aka ha n’isi ebule ahụ.+