Ọpụpụ 29:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Gburisịa ebule ahụ. Saa eriri afọ ya+ na ụkwụ ya ma dokọta ibé anụ ahụ niile na isi ya ọnụ.