Ọpụpụ 29:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ị ga-abọrisị ebule ahụ, ị ga-asakwa eriri afọ+ ya na ụkwụ ya mmiri ma tụkwasị akụkụ ya nke ọ bụla n’ebe ibe ya dị ruo n’isi ya.
17 Ị ga-abọrisị ebule ahụ, ị ga-asakwa eriri afọ+ ya na ụkwụ ya mmiri ma tụkwasị akụkụ ya nke ọ bụla n’ebe ibe ya dị ruo n’isi ya.