Ọpụpụ 29:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ị ga-achịrịzi ha n’aka ha ma suo ha ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ, n’elu àjà ahụ a na-esu ọkụ, ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ọma* n’ihu Jehova. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ nke a na-achụrụ Jehova.
25 Ị ga-achịrịzi ha n’aka ha ma suo ha ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ, n’elu àjà ahụ a na-esu ọkụ, ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ọma* n’ihu Jehova. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ nke a na-achụrụ Jehova.