Ọpụpụ 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị ga-achịrị ha n’aka ha wee suree ha n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ n’elu àjà nsure ọkụ ahụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova.+ Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
25 Ị ga-achịrị ha n’aka ha wee suree ha n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ n’elu àjà nsure ọkụ ahụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova.+ Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+