28 Mozis wee si n’ọbụ aka ha were ha suree n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu àjà nsure ọkụ ahụ.+ Ọ bụ àjà e ji ahọpụta mmadụ,+ nke a chụrụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ.+ Ọ bụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+
2 na-ejekwanụ ije n’ịhụnanya,+ dị nnọọ ka Kraịst hụkwara unu n’anya+ ma nyefee onwe ya maka unu dị ka onyinye+ na àjà, ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ+ nye Chineke.