Ọpụpụ 29:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ha ga-amatakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ha n’Ijipt ka m wee binyere ha.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke ha.
46 Ha ga-amatakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ha n’Ijipt ka m wee binyere ha.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke ha.