Ọpụpụ 29:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt ka m wee biri n’etiti ha.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke ha.+
46 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt ka m wee biri n’etiti ha.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke ha.+