-
Ọpụpụ 30:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ị ga-ejikwa ọlaedo kpụọ ihe abụọ dị okirikiri n’otu akụkụ ya nakwa n’akụkụ ya nke ọzọ, n’okpuru ihe ịchọ mma a kpụrụ n’ọnụ ya. Ha ga na-ejide okporo osisi ndị a ga-eji na-ebu ya.
-