Ọpụpụ 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe abụọ yiri mgbaaka maka ya. N’okpuru ihe ahụ a kpụrụ n’ọnụ ya n’akụkụ ya abụọ ka ị ga-arụnye ha, n’akụkụ ya abụọ chere ibe ha ihu, ka ha bụrụ ihe ga na-ejide okporo osisi ndị a ga-eji na-ebu ya.+
4 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe abụọ yiri mgbaaka maka ya. N’okpuru ihe ahụ a kpụrụ n’ọnụ ya n’akụkụ ya abụọ ka ị ga-arụnye ha, n’akụkụ ya abụọ chere ibe ha ihu, ka ha bụrụ ihe ga na-ejide okporo osisi ndị a ga-eji na-ebu ya.+