Ọpụpụ 30:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu agaghị achụ àjà insens iwu na-akwadoghị+ ma ọ bụ chụọ àjà a na-esu ọkụ ma ọ bụ àjà ọka n’elu ya. Unu awụsakwala àjà mmanya n’elu ya.
9 Unu agaghị achụ àjà insens iwu na-akwadoghị+ ma ọ bụ chụọ àjà a na-esu ọkụ ma ọ bụ àjà ọka n’elu ya. Unu awụsakwala àjà mmanya n’elu ya.