Ọpụpụ 30:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha ga-asa aka ha na ụkwụ ha ka ha ghara ịnwụ. Ọ ga-abụkwara ha iwu ha ga na-edebe mgbe niile, ma yanwa ma ụmụ ya, n’ọgbọ ha niile.”+
21 Ha ga-asa aka ha na ụkwụ ha ka ha ghara ịnwụ. Ọ ga-abụkwara ha iwu ha ga na-edebe mgbe niile, ma yanwa ma ụmụ ya, n’ọgbọ ha niile.”+