-
Ọpụpụ 39:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ha jikwa ezigbo eri linin a kpara akpa, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie a kpakọtara ọnụ kpaa ákwà a na-eke n’úkwù, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
-