Ọpụpụ 39:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 na ákwà a na-eke n’úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa na eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie kwee, nke onye na-ekwe ákwà kwere, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
29 na ákwà a na-eke n’úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa na eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie kwee, nke onye na-ekwe ákwà kwere, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.