Ọpụpụ 40:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mosis gbasara ákwà ụlọikwuu ahụ+ n’elu frem ụlọikwuu ahụ ma were ákwà a ga-eji kpuchie+ ụlọikwuu ahụ kpuchie ya, otú Jehova nyere ya n’iwu.
19 Mosis gbasara ákwà ụlọikwuu ahụ+ n’elu frem ụlọikwuu ahụ ma were ákwà a ga-eji kpuchie+ ụlọikwuu ahụ kpuchie ya, otú Jehova nyere ya n’iwu.