Ọpụpụ 40:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gbasaa ákwà ụlọikwuu+ ahụ n’elu ụlọikwuu ahụ ma were ihe mkpuchi+ ụlọikwuu ahụ kpuchie ya n’elu, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
19 O wee gbasaa ákwà ụlọikwuu+ ahụ n’elu ụlọikwuu ahụ ma were ihe mkpuchi+ ụlọikwuu ahụ kpuchie ya n’elu, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.