Ọpụpụ 40:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Mgbe ọ bụla ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu ahụ pụọ, ndị Izrel na-akwali. Ha mere otú ahụ n’oge niile ha si n’otu ebe kwaga ebe ọzọ n’ala ịkpa.+
36 Mgbe ọ bụla ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu ahụ pụọ, ndị Izrel na-akwali. Ha mere otú ahụ n’oge niile ha si n’otu ebe kwaga ebe ọzọ n’ala ịkpa.+