Levitikọs 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ọ bụrụ na ị ga-esi ná mkpụrụ mbụ kara aka wetara Jehova àjà ọka, ị ga-eweta ọka ọhụrụ* e ghere eghe,* mkpụrụ ọka ọhụrụ a na-egwerighị nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka si ná mkpụrụ mbụ gị kara aka.+
14 “‘Ọ bụrụ na ị ga-esi ná mkpụrụ mbụ kara aka wetara Jehova àjà ọka, ị ga-eweta ọka ọhụrụ* e ghere eghe,* mkpụrụ ọka ọhụrụ a na-egwerighị nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka si ná mkpụrụ mbụ gị kara aka.+