Levitikọs 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ ga-esi na ha niile were otu otu ka ọ bụrụ òkè dị nsọ ọ ga-enye Jehova. Ọ ga-abụ nke onye nchụàjà fesara ọbara anụ ahụ e ji chụọ àjà udo n’elu ebe ịchụàjà.+
14 Ọ ga-esi na ha niile were otu otu ka ọ bụrụ òkè dị nsọ ọ ga-enye Jehova. Ọ ga-abụ nke onye nchụàjà fesara ọbara anụ ahụ e ji chụọ àjà udo n’elu ebe ịchụàjà.+