Levitikọs 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-esikwa na nke ọ bụla n’ime ha were otu ka ọ bụrụ òkè dị nsọ nye Jehova;+ ọ ga-aghọ nke onye nchụàjà bụ́ onye fesara ọbara anụ àjà udo ahụ n’elu ebe ịchụàjà.+
14 Ọ ga-esikwa na nke ọ bụla n’ime ha were otu ka ọ bụrụ òkè dị nsọ nye Jehova;+ ọ ga-aghọ nke onye nchụàjà bụ́ onye fesara ọbara anụ àjà udo ahụ n’elu ebe ịchụàjà.+