Levitikọs 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O keziri ya ákwà isi+ n’isi ma tinye ihe dị mbadamba na-egbuke egbuke e ji ọlaedo mee n’ihu ákwà isi ahụ, ya bụ, ihe àmà dị nsọ.*+ Mosis mere nnọọ otú Jehova nyere ya n’iwu.
9 O keziri ya ákwà isi+ n’isi ma tinye ihe dị mbadamba na-egbuke egbuke e ji ọlaedo mee n’ihu ákwà isi ahụ, ya bụ, ihe àmà dị nsọ.*+ Mosis mere nnọọ otú Jehova nyere ya n’iwu.