Levitikọs 11:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘N’ime obere ụmụ anụmanụ* nwere nku bụ́ ndị na-eji ụkwụ anọ ha agagharị, unu nwere ike iri naanị ndị nke nwekwara ụkwụ ogologo abụọ ọzọ ha ji esi n’ala amali.
21 “‘N’ime obere ụmụ anụmanụ* nwere nku bụ́ ndị na-eji ụkwụ anọ ha agagharị, unu nwere ike iri naanị ndị nke nwekwara ụkwụ ogologo abụọ ọzọ ha ji esi n’ala amali.